2016/2017 Waec Igbo Language=>> IGBO LANGUAGE ANSWERS......
====LOADING KEEP REFRESHING THIS PAGE=====
IGBO OBJ: 1-10: CCBDDBBDBB 11-20: DBDCDACCCC 21-30: DAACCBABAD 31-40: BDACBABBCB 41-50: DBCBDDDDAA 51-60: ABDACBDA
(2a) Ndapu mgbochiume bu oge arapulu itinye mgbochiume ebe o kwersi idi maka na i na-akpoputa ya osiso. (2b) Akwukwo = Aukwo Osiso = oiso osisi = oisi okwukwe = oukwe ajuju = auju afufu = aufu akuko = auko okuko = ouko ejije = eije amuma = auma aziza = aiza ututu = uutu akuku = auku
(2c) (i) Agboro (ii) Agidi (iii) Oroma (iv) Suya (v) Osikapa (5a) Okwu mbite bu okwu ndi ha si n’asusu ndi gbara ha okirikiri ma o bu Mba ndi ozo were nweta. (5b) (i) Agidi (ii) Ashawo (iii) Suya (iv) Oroma (v) Akamu (vi) Potokiri (vi) Akawo (vii) Jigida (viii) Iyabasi (ix) Osikapa (x) Agboro (6) Mbe na Amuma bu enyi. Amuma na-abia na ulo mbe eri nri. O putara otu ubochi mbe wee gwa Amuma na o ga- abia na be ya otu ubochi. Amumu chiri ya ochi we juo ya otu o ga-esi bia na be ya maka na omaghi uzo ma Mbe gwara ya na o ga-ahu ya n’ulo ya otu ubochi. Otu ubochi, mbe gwara nwunye ya na ya kechi ya n’ime akpa, na Amuma bia, ya gwa ya na onoghi ya ma nye ya ngwugwu ahu. Amuma biara na nke mbe, nwunye mbe mere otu di ya gwara ya. Obi toro amuma uto oge nwunye mbe nyere ya ngwugwu, o were ya wee naa. Oge o lutere n’ulo ya, o mepere ya wee hu mbe n’ime ya. Iwe were ya nke nkwu. Mana mbe rioro ya ka o kpochihaa ya. O rue oge mmiri na-ezo, Amuma kpochihaa Mbe ezinulo ya. Ya mere o ji buru na mmiri na-ezo mbe a nakpuo maka esemokwu ya na Amuma (11a) Iru mgdede bu mmeme a na-emere nwa agboghobia na-acho ilu di. N'oge a, o ga ano n'ime ulo n'aputaghi ezi, nime ulo ka a ga na-enye ya nri na otutu ihe ndi ozo ahu ya choro. Nke a ga eme ka mma ya puta ihe rue ubochi ahu akwadoro ya iputa ka oha n'eze huzuo ya anya maka agbam akwukwo ya. (11b) (i) O na- eme ka mma nwayi puta ihe (ii) o na-enye aka i kuziri nwagbogho ahu oru ya n'ezinuulo. (iii) O na-akwalite omenaala ndi Igbo (iv) O na-enye aka n'idozi agwa nwanyi (v) A na-enweta onyinye di iche iche n,aka ndi ikwu na ibe (vii) Ihe oriri na-ejuputa n'oge emume a. (11c) (i) Mkpurosisi (ii) Anu (iii) Azu (iv) Nri (v) Ude (vi) Akwa ------------ ------------
No comments:
Post a Comment